Karin Kortje

Karin Kortje
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha enyereKarin Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọgọọst 1980 Dezie
Ebe ọmụmụCape Town Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịpop music Dezie
akara ndekọSony BMG Dezie

Karin Kortje-Aspeling (onye amụrụ n'abalị iri na abụọ nke ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1980) bụ onye mmeri oge nke atọ nke Idols na South Africa.

Mgbe a kpọpụtachara onye mmeri n'abalị iri abụọ na asaa nke ọnwa Nọvemba afọ 2005, M-Net wepụtara ndekọ mpụtara nke ntuli aka nke mmadụ iri na abụọ kachasị elu . N'oge ọnụ ọgụgụ izu ọ bụla, Karin nwetara votu kachasị ma si otú a bụrụ onye asọmpi kachasị ewu ewu n'oge Idol III dum. Karin nwetara pacenti Votu iri isii na ise nke vootu ikpeazụ.


Developed by StudentB